Ezikiel 46:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 A rụrụ pevment* gburugburu ha anọ. N’okpuru pevment ndị ahụ, e nwere ebe dị iche iche a rụrụ ka a nọrọ na ha na-esi ihe ndị e ji chụọ àjà.
23 A rụrụ pevment* gburugburu ha anọ. N’okpuru pevment ndị ahụ, e nwere ebe dị iche iche a rụrụ ka a nọrọ na ha na-esi ihe ndị e ji chụọ àjà.