Ezikiel 46:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Otu ahịrị okwute gbara ha gburugburu, ya bụ, gburugburu ha anọ. E nwekwara ebe dị iche iche a na-esi ihe,+ bụ́ ndị a rụrụ n’okpuru ahịrị okwute ndị ahụ gbaa gburugburu.
23 Otu ahịrị okwute gbara ha gburugburu, ya bụ, gburugburu ha anọ. E nwekwara ebe dị iche iche a na-esi ihe,+ bụ́ ndị a rụrụ n’okpuru ahịrị okwute ndị ahụ gbaa gburugburu.