Daniel 2:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Chineke nna nna m hà, ọ bụ gị ka m na-ekele ma na-eto,N’ihi na i meela ka m mara ihe, meekwa ka m dị ike. Ugbu a, i meekwala ka m mata ihe anyị rịọrọ gị. I meela ka anyị mata ihe na-echegbu eze.”+
23 Chineke nna nna m hà, ọ bụ gị ka m na-ekele ma na-eto,N’ihi na i meela ka m mara ihe, meekwa ka m dị ike. Ugbu a, i meekwala ka m mata ihe anyị rịọrọ gị. I meela ka anyị mata ihe na-echegbu eze.”+