Daniel 2:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ bụ gị, Chineke nke ndị nna nna m, ka m na-enye otuto ma na-aja mma,+ n’ihi na i nyewo m amamihe+ na ike. Ugbu a, i mewo ka m mara ihe anyị rịọrọ gị, n’ihi na i mewo ka anyị mara ihe eze chọrọ.”+
23 Ọ bụ gị, Chineke nke ndị nna nna m, ka m na-enye otuto ma na-aja mma,+ n’ihi na i nyewo m amamihe+ na ike. Ugbu a, i mewo ka m mara ihe anyị rịọrọ gị, n’ihi na i mewo ka anyị mara ihe eze chọrọ.”+