Ekliziastis 7:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Amamihe dị ike nye onye maara ihe karịa ndị ikom iri na-achị achị bụ́ ndị nọ n’otu obodo.+ Daniel 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma ezi Chineke mere ka ụmụaka a, ha anọ, nwee ọgụgụ isi na nghọta n’ihe banyere edemede na amamihe+ niile; Daniel n’onwe ya na-aghọta ụdị ọhụụ ọ bụla na nrọ ọ bụla.+
17 Ma ezi Chineke mere ka ụmụaka a, ha anọ, nwee ọgụgụ isi na nghọta n’ihe banyere edemede na amamihe+ niile; Daniel n’onwe ya na-aghọta ụdị ọhụụ ọ bụla na nrọ ọ bụla.+