-
Daniel 5:11Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
11 E nwere otu nwoke ruru eru nke nọ n’alaeze gị, bụ́ onye mmụọ nke chi dị iche iche dị nsọ dị n’ime ya;+ n’oge nna gị, o nwere ihe ọmụma na nghọta na amamihe nke yiri amamihe nke ndị bụ́ chi, Eze Nebukadneza bụ́ nna gị, ee, nna gị, eze, mere ka ọ bụrụ onyeisi+ ndị dibịa anwansi, ndị na-akpọku ndị mmụọ ọjọọ, ndị Kaldia na ndị na-agụ kpakpando;
-