Daniel 2:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ọ bụghịkwa n’ihi na m nwere amamihe karịa ndị ọzọ dị ndụ ka e ji kpugheere m ihe nzuzo a,+ kama ọ bụ ka e wee kọọrọ eze isi nrọ ya nakwa ka i wee mara ihe dị gị n’obi.+
30 Ọ bụghịkwa n’ihi na m nwere amamihe karịa ndị ọzọ dị ndụ ka e ji kpugheere m ihe nzuzo a,+ kama ọ bụ ka e wee kọọrọ eze isi nrọ ya nakwa ka i wee mara ihe dị gị n’obi.+