Abụ Ọma 119:98 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 98 Ihe i nyere n’iwu na-eme ka m mara ihe karịa ndị iro m,+N’ihi na ọ bụ nke m ruo mgbe ebighị ebi.+ Ilu 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na ọ bụ Jehova na-enye amamihe;+ ihe ọmụma na nghọta na-esi n’ọnụ ya apụta.+ Ekliziastis 2:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ihi na o nyewo onye bụ́ ezi mmadụ n’ihu ya+ amamihe na ihe ọmụma na aṅụrị,+ ma o nyewo onye mmehie ọrụ ịchịkọta ihe na ikpokọta ihe naanị ka o bunye ha onye bụ́ ezi mmadụ n’ihu ezi Chineke.+ Nke a kwa bụ ihe efu, bụrụkwa ịchụso ifufe.+ Aịzaya 28:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 A na-agbazi+ ya ime ihe ziri ezi. Chineke ya na-ezi ya ihe.+
26 N’ihi na o nyewo onye bụ́ ezi mmadụ n’ihu ya+ amamihe na ihe ọmụma na aṅụrị,+ ma o nyewo onye mmehie ọrụ ịchịkọta ihe na ikpokọta ihe naanị ka o bunye ha onye bụ́ ezi mmadụ n’ihu ezi Chineke.+ Nke a kwa bụ ihe efu, bụrụkwa ịchụso ifufe.+