Jeremaya 10:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Jehova, jiri ikpe ziri ezi gbazie m;+ ejila iwe gbazie m,+ ka ị ghara ime ka m ghọọ ihe efu.+ Ndị Hibru 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 n’ihi na onye Jehova hụrụ n’anya ka ọ na-adọ aka ná ntị; n’eziokwu, ọ na-apịa onye ọ bụla ọ nabatara ịbụ nwa ya ihe.”+ Ndị Hibru 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’eziokwu, ọ dịghị ịdọ aka ná ntị ọ bụla nke na-eyi ihe na-enye ọṅụ mgbe a na-adọ ya, kama ọ na-eyi ihe mwute;+ ma n’ikpeazụ, ọ na-amịrị ndị e ji ya zụọ mkpụrụ udo,+ ya bụ, ezi omume.+
6 n’ihi na onye Jehova hụrụ n’anya ka ọ na-adọ aka ná ntị; n’eziokwu, ọ na-apịa onye ọ bụla ọ nabatara ịbụ nwa ya ihe.”+
11 N’eziokwu, ọ dịghị ịdọ aka ná ntị ọ bụla nke na-eyi ihe na-enye ọṅụ mgbe a na-adọ ya, kama ọ na-eyi ihe mwute;+ ma n’ikpeazụ, ọ na-amịrị ndị e ji ya zụọ mkpụrụ udo,+ ya bụ, ezi omume.+