Daniel 3:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ma, e nwere ndị Juu ị họpụtara ka ha na-elekọta ógbè* Babịlọn. Aha ha bụ Shedrak, Mishak, na Abednego.+ Eze, ụmụ nwoke a erubereghị gị isi. Ha anaghị efe chi gị dị iche iche ofufe, ha ekweghịkwa akpọrọ ihe ahụ i ji ọlaedo kpụọ isiala.” Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:12 Amụma Daniel, p. 74-75
12 Ma, e nwere ndị Juu ị họpụtara ka ha na-elekọta ógbè* Babịlọn. Aha ha bụ Shedrak, Mishak, na Abednego.+ Eze, ụmụ nwoke a erubereghị gị isi. Ha anaghị efe chi gị dị iche iche ofufe, ha ekweghịkwa akpọrọ ihe ahụ i ji ọlaedo kpụọ isiala.”