27 Ndị setrap, ndị prifekt, ndị gọvanọ, na ndị ọkwá ha dị elu na-ejere eze ozi, bụ́ ndị zukọtara n’ebe ahụ,+ hụrụ na ọkụ ahụ emeghị ụmụ nwoke ahụ ihe ọ bụla n’ahụ́.+ O reghịdị otu mkpụrụ ntutu dị ha n’isi, ákwà ha achagharịghị, ha esighịkwa anwụrụ ọkụ anwụrụ ọkụ.