Daniel 6:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ha gwaziri eze ozugbo, sị: “Eze, Daniel, onye so ná ndị Juda a dọtara n’agha,+ erubereghị gị isi, o rubeghịkwa isi n’iwu ị bịanyere aka na ya. Kama, ọ na-ekpe ekpere ugboro atọ n’ụbọchị.”+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:13 Amụma Daniel, p. 119-120
13 Ha gwaziri eze ozugbo, sị: “Eze, Daniel, onye so ná ndị Juda a dọtara n’agha,+ erubereghị gị isi, o rubeghịkwa isi n’iwu ị bịanyere aka na ya. Kama, ọ na-ekpe ekpere ugboro atọ n’ụbọchị.”+