Daniel 6:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Obi tọrọ eze ezigbo ụtọ. O wee nye iwu ka a kpọpụta Daniel n’olulu ahụ. Mgbe a kpọpụtara Daniel n’olulu ahụ, e nweghị ihe ọ bụla mere ya maka na ọ tụkwasịrị Chineke ya obi.+
23 Obi tọrọ eze ezigbo ụtọ. O wee nye iwu ka a kpọpụta Daniel n’olulu ahụ. Mgbe a kpọpụtara Daniel n’olulu ahụ, e nweghị ihe ọ bụla mere ya maka na ọ tụkwasịrị Chineke ya obi.+