Daniel 6:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Eze wee ṅụrịa ọṅụ nke ukwuu,+ o wee nye iwu ka a kpọpụta Daniel n’olulu ahụ. E wee kpọpụta Daniel n’olulu ahụ, ọkọ akọghịkwa ya, n’ihi na ọ tụkwasịrị Chineke ya obi.+
23 Eze wee ṅụrịa ọṅụ nke ukwuu,+ o wee nye iwu ka a kpọpụta Daniel n’olulu ahụ. E wee kpọpụta Daniel n’olulu ahụ, ọkọ akọghịkwa ya, n’ihi na ọ tụkwasịrị Chineke ya obi.+