Daniel 7:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 “N’oge ahụ, anọ m na-ele anya n’ihi ọnụ mpi ahụ nọ na-etu.+ M nọ na-ele anya ruo mgbe e gburu anụ ọhịa ahụ, tụba ozu ya n’ọkụ ahụ ma bibie ya. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:11 Amụma Daniel, p. 144-145
11 “N’oge ahụ, anọ m na-ele anya n’ihi ọnụ mpi ahụ nọ na-etu.+ M nọ na-ele anya ruo mgbe e gburu anụ ọhịa ahụ, tụba ozu ya n’ọkụ ahụ ma bibie ya.