27 “Ọ ga-eme ka ọgbụgba ndụ ahụ dịruo otu izu maka ọtụtụ ndị. N’ọkara izu ahụ, ọ ga-eme ka a kwụsị ịchụ àjà na inye onyinye.+
“Onye na-ebibi ihe ga-anọ na nku nke ihe arụ.+ A ga-emekwa onye ahụ nke tọgbọ chakoo ihe e kpebiri ruo mgbe e kpochapụrụ ya.”