Daniel 11:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 “N’afọ nke mbụ n’ọchịchị Darayọs+ onye Midia, m biliri ka m nyere ya aka ma mee ka ọ dị ike. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:1 Amụma Daniel, p. 212