4 Ma mgbe ọ ga-achịwa, a ga-agbajisị alaeze ya ma kesaara ya ifufe anọ nke eluigwe.+ Ma ọ bụghị ụmụ ya ka a ga-enye ya, ọ gaghịkwa esi ike otú ọchịchị nke ya siruru n’ike mgbe ọ na-achị, n’ihi na a ga-efopụ alaeze ya ma nyefee ya ndị ọzọ na-abụghị ndị a.