13 Ha na-achụ àjà n’elu ugwu ukwu.+
Ha na-achụkwa àjà n’elu ugwu nta dị iche iche
Nakwa n’okpuru osisi ook na osisi stọraks na osisi ukwu ọ bụla,+
N’ihi na ndò ha dị mma.
Ọ bụ ya mere ụmụ unu ndị nwaanyị ji agba akwụna,
Ndị nwunye ụmụ unu ana-akwakwa iko.