Hosia 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ha na-achụ àjà n’elu ugwu ukwu,+ ha na-esurekwa ihe nsure ọkụ n’elu ugwu nta dị iche iche,+ n’okpuru oké osisi na osisi stọraks na osisi ukwu, n’ihi na ndò ya dị mma.+ Ọ bụ ya mere ụmụ unu ndị inyom na ndị nwunye ụmụ unu ji na-akwa iko.
13 Ha na-achụ àjà n’elu ugwu ukwu,+ ha na-esurekwa ihe nsure ọkụ n’elu ugwu nta dị iche iche,+ n’okpuru oké osisi na osisi stọraks na osisi ukwu, n’ihi na ndò ya dị mma.+ Ọ bụ ya mere ụmụ unu ndị inyom na ndị nwunye ụmụ unu ji na-akwa iko.