-
2 Ndị Eze 17:11Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
11 ọ bụkwa n’ebe ahụ, n’ebe niile dị elu, ka ha nọ na-esure ihe nsure ọkụ dị ka mba ndị ahụ+ Jehova mere ka a dọrọ n’agha n’ihi ha, ha wee na-eme ihe ọjọọ iji kpasuo Jehova iwe.+
-
Ezikiel 6:13Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
13 Unu ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova,+ mgbe ndị ha e gburu egbu ga-atọgbọrọ n’etiti arụsị ha ndị na-asọ oyi ka nsị,+ gburugburu ebe ịchụàjà ha,+ n’elu ugwu ọ bụla dị elu,+ n’elu ugwu ukwu niile+ nakwa n’okpuru osisi ọ bụla jupụtara n’akwụkwọ ndụ+ nakwa n’okpuru nnukwu osisi ọ bụla nwere alaka,+ ebe ha nọ sureere arụsị ha niile ndị na-asọ oyi ka nsị ihe na-esi ísì ụtọ.+
-
-
-