Jeremaya 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ha ga-agbasa ha n’okpuru anyanwụ na ọnwa na ìgwè ihe niile dị n’eluigwe bụ́ ndị ha hụrụ n’anya, feekwa ofufe, jesookwa,+ chọọkwa ma kpọọrọ isiala.+ A gaghị achịkọta ha, a gaghịkwa eli ha eli. Ha ga-aghọ nsị anụ n’elu ala.”+
2 Ha ga-agbasa ha n’okpuru anyanwụ na ọnwa na ìgwè ihe niile dị n’eluigwe bụ́ ndị ha hụrụ n’anya, feekwa ofufe, jesookwa,+ chọọkwa ma kpọọrọ isiala.+ A gaghị achịkọta ha, a gaghịkwa eli ha eli. Ha ga-aghọ nsị anụ n’elu ala.”+