Hosia 5:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ifrem, ihe a ga-eme gị n’ụbọchị a ga-ata gị ahụhụ ga-adị egwu.+ Emeela m ka ebo niile n’Izrel mata ihe ga-emerịrị.
9 Ifrem, ihe a ga-eme gị n’ụbọchị a ga-ata gị ahụhụ ga-adị egwu.+ Emeela m ka ebo niile n’Izrel mata ihe ga-emerịrị.