Hosia 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ifrem, ihe na-eju anya ka ị ga-aghọ n’ụbọchị ịba mba.+ N’etiti ebo niile nke Izrel ka m meworo ka a mara okwu a pụrụ ịtụkwasị obi.+
9 Ifrem, ihe na-eju anya ka ị ga-aghọ n’ụbọchị ịba mba.+ N’etiti ebo niile nke Izrel ka m meworo ka a mara okwu a pụrụ ịtụkwasị obi.+