Hosia 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ifrem, bụ́ onye a kụrụ n’ala ịta ahịhịa,+ yiri Taya n’anya m, ee, a kawo ya aka na Ifrem ga-akpọpụta ụmụ ya kpọnye onye ga-egbu ha.”+ Zekaraya 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Otú ọ dị, ọ̀ bụ na okwu m na ụkpụrụ m ndị m nyere ndị ohu m, bụ́ ndị amụma,+ n’iwu emezughị n’isi nna unu hà?’+ Ha wee lọghachi, sị: ‘Ihe Jehova bu n’obi ime anyị+ dị ka ụzọ anyị na omume anyị si dị, ọ bụ ya ka o mere anyị.’”+
13 Ifrem, bụ́ onye a kụrụ n’ala ịta ahịhịa,+ yiri Taya n’anya m, ee, a kawo ya aka na Ifrem ga-akpọpụta ụmụ ya kpọnye onye ga-egbu ha.”+
6 Otú ọ dị, ọ̀ bụ na okwu m na ụkpụrụ m ndị m nyere ndị ohu m, bụ́ ndị amụma,+ n’iwu emezughị n’isi nna unu hà?’+ Ha wee lọghachi, sị: ‘Ihe Jehova bu n’obi ime anyị+ dị ka ụzọ anyị na omume anyị si dị, ọ bụ ya ka o mere anyị.’”+