Hosia 7:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’ụbọchị eze anyị na-eme ememme, ndị isi* na-arịa ọrịa. Mmanya na-eme ka iwe ju ha obi.+ Ya na ndị na-akwa emo na-akpa.
5 N’ụbọchị eze anyị na-eme ememme, ndị isi* na-arịa ọrịa. Mmanya na-eme ka iwe ju ha obi.+ Ya na ndị na-akwa emo na-akpa.