Hosia 7:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ebe ọ bụla ha na-aga, m ga-eji ụgbụ m jide ha. M ga-adọdata ha otú e si adọdata nnụnụ. M ga-ata ha ahụhụ otú ahụ m gwara nzukọ ha.+
12 Ebe ọ bụla ha na-aga, m ga-eji ụgbụ m jide ha. M ga-adọdata ha otú e si adọdata nnụnụ. M ga-ata ha ahụhụ otú ahụ m gwara nzukọ ha.+