Hosia 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “N’ebe ọ bụla ha na-aga, m ga-eji ụgbụ m jide ha.+ M ga-adọdata ha+ dị ka anụ ufe nke eluigwe. M ga-ata ha ahụhụ dị ka ihe a gwara nzukọ ha si dị.+
12 “N’ebe ọ bụla ha na-aga, m ga-eji ụgbụ m jide ha.+ M ga-adọdata ha+ dị ka anụ ufe nke eluigwe. M ga-ata ha ahụhụ dị ka ihe a gwara nzukọ ha si dị.+