Hosia 12:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova na Juda nwere okwu.+ Ọ ga-eme ka Jekọb zaa ajụjụ ihe niile o metere. Ọ ga-akwụkwa ya ụgwọ ihe o metere.+
2 Jehova na Juda nwere okwu.+ Ọ ga-eme ka Jekọb zaa ajụjụ ihe niile o metere. Ọ ga-akwụkwa ya ụgwọ ihe o metere.+