Joel 2:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ha bịawa, ala na-ama jijiji, eluigwe na-amakwa jijiji. Anyanwụ na ọnwa agbaala ọchịchịrị.+ Kpakpando anaghịzi enye ìhè ha. Joel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:10 Ụlọ Nche,5/1/1998, p. 12
10 Ha bịawa, ala na-ama jijiji, eluigwe na-amakwa jijiji. Anyanwụ na ọnwa agbaala ọchịchịrị.+ Kpakpando anaghịzi enye ìhè ha.