Joel 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ala amawo jijiji n’ihu ha, eluigwe amawo jijiji. Anyanwụ na ọnwa agbawo ọchịchịrị,+ kpakpando akwụsịwokwa inye ìhè ha.+ Joel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:10 Ụlọ Nche,5/1/1998, p. 12
10 Ala amawo jijiji n’ihu ha, eluigwe amawo jijiji. Anyanwụ na ọnwa agbawo ọchịchịrị,+ kpakpando akwụsịwokwa inye ìhè ha.+