Joel 2:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Unu ụmụ Zayọn, nweenụ obi ụtọ, ṅụrịakwanụ ọṅụ n’ihi ihe Jehova bụ́ Chineke unu ga-eme;+N’ihi na ọ ga-eme ka ụbịa mmiri zooro unu otú o kwesịrị,Ọ ga-emekwa ka oké mmiri ozuzo zooro unu,Ma ụbịa mmiri ma ụla mmiri, otú ha na-ezobu.+ Joel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:23 Ụlọ Nche,5/1/1998, p. 17-18
23 Unu ụmụ Zayọn, nweenụ obi ụtọ, ṅụrịakwanụ ọṅụ n’ihi ihe Jehova bụ́ Chineke unu ga-eme;+N’ihi na ọ ga-eme ka ụbịa mmiri zooro unu otú o kwesịrị,Ọ ga-emekwa ka oké mmiri ozuzo zooro unu,Ma ụbịa mmiri ma ụla mmiri, otú ha na-ezobu.+