Joel 2:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Unu ụmụ Zayọn, ṅụrịanụ ọṅụ n’ime Jehova bụ́ Chineke unu;+ n’ihi na ọ ghaghị ime ka unu nwee ụbịa mmiri otú o kwesịrị.+ Ọ ga-emekwa ka oké mmiri ozuzo zooro unu, ụbịa mmiri na ụla mmiri, dị ka ọ na-ezo na mbụ.+ Joel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:23 Ụlọ Nche,5/1/1998, p. 17-18
23 Unu ụmụ Zayọn, ṅụrịanụ ọṅụ n’ime Jehova bụ́ Chineke unu;+ n’ihi na ọ ghaghị ime ka unu nwee ụbịa mmiri otú o kwesịrị.+ Ọ ga-emekwa ka oké mmiri ozuzo zooro unu, ụbịa mmiri na ụla mmiri, dị ka ọ na-ezo na mbụ.+