Joel 2:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Unu ga-amarakwa na m nọnyeere Izrel*+Nakwa na m bụ Jehova bụ́ Chineke unu,+ e nweghị Chineke ọzọ. A gaghị eme ka ihere mee ndị m ọzọ. Joel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:27 Ụlọ Nche,5/1/1992, p. 13
27 Unu ga-amarakwa na m nọnyeere Izrel*+Nakwa na m bụ Jehova bụ́ Chineke unu,+ e nweghị Chineke ọzọ. A gaghị eme ka ihere mee ndị m ọzọ.