Emọs 4:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Jirinụ achịcha koro eko chụọ àjà iji kelee Chineke.+ Kọsaanụ onyinye si unu n’obi unu na-enye,N’ihi na ọ bụ ihe na-adị unu mma, unu ndị Izrel.’ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.
5 Jirinụ achịcha koro eko chụọ àjà iji kelee Chineke.+ Kọsaanụ onyinye si unu n’obi unu na-enye,N’ihi na ọ bụ ihe na-adị unu mma, unu ndị Izrel.’ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.