Maịka 4:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jehova kwuru, sị: “N’ụbọchị ahụ,M ga-achịkọta ndị na-ete ụkwụ. M ga-akpọkọta ndị a chụsasịrị achụsasị,+Kpọkọtakwa ndị m mesiri ike.
6 Jehova kwuru, sị: “N’ụbọchị ahụ,M ga-achịkọta ndị na-ete ụkwụ. M ga-akpọkọta ndị a chụsasịrị achụsasị,+Kpọkọtakwa ndị m mesiri ike.