Maịka 4:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ndị bi na Zayọn, ahụ́ ga-afụ unu ụfụ, unu ga-etikwa mkpu ákwáDị ka nwaanyị ime na-eme,N’ihi na unu ga-esi n’obodo pụọ gaa biri n’ọhịa. Unu ga-erukwa Babịlọn.+ Ọ bụ ebe ahụ ka a ga-anapụta unu.+ Ọ bụ ebe ahụ ka Jehova ga-agbapụta unu n’aka ndị iro unu.+
10 Ndị bi na Zayọn, ahụ́ ga-afụ unu ụfụ, unu ga-etikwa mkpu ákwáDị ka nwaanyị ime na-eme,N’ihi na unu ga-esi n’obodo pụọ gaa biri n’ọhịa. Unu ga-erukwa Babịlọn.+ Ọ bụ ebe ahụ ka a ga-anapụta unu.+ Ọ bụ ebe ahụ ka Jehova ga-agbapụta unu n’aka ndị iro unu.+