Maịka 4:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ndị bi na Zayọn,* bilienụ zọchaa mkpụrụ,+N’ihi na m ga-agbanwe mpi unu ka ọ bụrụ ígwè. M ga-agbanwekwa ọbụ ụkwụ unu ka ọ bụrụ ọla kọpa. Unu ga-egwerikwa ọtụtụ ndị.+ Unu ga-enye Jehova uru ha ji aghụghọ rite,Nyekwa Onyenwe ụwa niile akụ̀ ha.”+
13 Ndị bi na Zayọn,* bilienụ zọchaa mkpụrụ,+N’ihi na m ga-agbanwe mpi unu ka ọ bụrụ ígwè. M ga-agbanwekwa ọbụ ụkwụ unu ka ọ bụrụ ọla kọpa. Unu ga-egwerikwa ọtụtụ ndị.+ Unu ga-enye Jehova uru ha ji aghụghọ rite,Nyekwa Onyenwe ụwa niile akụ̀ ha.”+