13 “Bilie, zọchaa mkpụrụ, gị ada bụ́ Zayọn;+ n’ihi na m ga-agbanwe mpi gị ka ọ bụrụ ígwè, m ga-agbanwekwa akpụkpọ ụkwụ gị ka ọ bụrụ ọla kọpa, ị ga-egweri ọtụtụ ndị;+ ị ga-enyekwa Jehova uru na-ezighị ezi ha ritere dị ka ihe a machibidoro n’iwu,+ nyekwa ezi Onyenwe ụwa dum akụ̀ ha.”+