Habakọk 2:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ọ́ bụghị Jehova nke ụsụụ ndị agha na-eme ka ndị mmadụ na-arụgbu onwe ha n’ọrụ maka ihe ọkụ ga-agba? Ọ́ bụghịkwa ya na-eme ka mba dị iche iche rụtara onwe ha ike ọgwụgwụ n’efu?+ Habakọk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:13 Ụlọ Nche,2/1/2000, p. 17
13 Ọ́ bụghị Jehova nke ụsụụ ndị agha na-eme ka ndị mmadụ na-arụgbu onwe ha n’ọrụ maka ihe ọkụ ga-agba? Ọ́ bụghịkwa ya na-eme ka mba dị iche iche rụtara onwe ha ike ọgwụgwụ n’efu?+