Habakọk 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Lee! Ọ́ bụghị Jehova nke ụsụụ ndị agha na-eme ka ọkụ gbaa ihe niile ndị mmadụ dọgbuuru onwe ha n’ọrụ, na-emekwa ka mba dị iche iche rụtara onwe ha ike ọgwụgwụ n’efu?+ Habakọk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:13 Ụlọ Nche,2/1/2000, p. 17
13 Lee! Ọ́ bụghị Jehova nke ụsụụ ndị agha na-eme ka ọkụ gbaa ihe niile ndị mmadụ dọgbuuru onwe ha n’ọrụ, na-emekwa ka mba dị iche iche rụtara onwe ha ike ọgwụgwụ n’efu?+