Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ilu 21:30
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 30 Ọ dịghị amamihe ma ọ bụ nghọta ma ọ bụ ndụmọdụ ọ bụla nke pụrụ iguzogide Jehova.+

  • Aịzaya 50:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 “Lee! Unu ndị na-amụnye ọkụ, ndị na-eme ka ikerike ọkụ nwuru ọkụ, jeenụ ije n’ìhè si n’ọkụ unu, n’etiti ikerike ọkụ unu mụnyere. Ọ bụ n’aka m ka unu ga-enweta ihe a: N’ihe mgbu ka unu ga-atọgbọrọ n’ala.+

  • Jeremaya 51:58
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 58 Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “A ghaghị ịkwada mgbidi Babịlọn, ọ bụ ezie na ọ sara mbara;+ a ga-agba ọnụ ụzọ ámá ya ọkụ, ọ bụ ezie na ọ dị elu.+ Ndị dị iche iche ga-adọgbu onwe ha n’ọrụ n’efu,+ ọkụ ga-agbakwa ihe mba dị iche iche dọgburu onwe ha n’ọrụ nweta;+ ha ga-arụtara onwe ha ike ọgwụgwụ.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya