Zefanaya 2:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ọ ga-aghọkwa ógbè nke ndị fọdụrụ na Juda.+ Ha ga-erikwa nri na ya. Ná mgbede, ha ga-edina n’ụlọ ndị dị n’Ashkelọn. N’ihi na Jehova Chineke ha ga-echeta ha.* Ọ ga-eme ka ndị a dọọrọ n’agha n’ime ha lọghachite.”+
7 Ọ ga-aghọkwa ógbè nke ndị fọdụrụ na Juda.+ Ha ga-erikwa nri na ya. Ná mgbede, ha ga-edina n’ụlọ ndị dị n’Ashkelọn. N’ihi na Jehova Chineke ha ga-echeta ha.* Ọ ga-eme ka ndị a dọọrọ n’agha n’ime ha lọghachite.”+