Zefanaya 3:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Jehova akagbuola ikpe a mara unu.+ Ọ chụpụla ndị iro unu.+ Eze Izrel, bụ́ Jehova, nọnyeere unu.+ Unu agaghịzi atụ egwu ọdachi.+
15 Jehova akagbuola ikpe a mara unu.+ Ọ chụpụla ndị iro unu.+ Eze Izrel, bụ́ Jehova, nọnyeere unu.+ Unu agaghịzi atụ egwu ọdachi.+