Zefanaya 3:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 N’oge ahụ, m ga-emesi ndị niile na-emegbu unu ike.+ M ga-azọpụtakwa onye na-ete ụkwụ.+ M ga-akpọkọtakwa ndị a chụsara achụsa.+ M ga-eme ka a na-eto ha, aha ha ana-edekwa udeN’ala niile e menyere ha ihere.
19 N’oge ahụ, m ga-emesi ndị niile na-emegbu unu ike.+ M ga-azọpụtakwa onye na-ete ụkwụ.+ M ga-akpọkọtakwa ndị a chụsara achụsa.+ M ga-eme ka a na-eto ha, aha ha ana-edekwa udeN’ala niile e menyere ha ihere.