Hagaị 2:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 M mebiri ihe niile unu rụrụ. M ziteere unu okpomọkụ na akụ́ mmiri ígwé, meekwa ka ihe unu rụtara maa ebu,+ ma e nweghị onye n’ime unu lọghachikwutere m.’ Ọ bụ ihe Jehova kwuru.
17 M mebiri ihe niile unu rụrụ. M ziteere unu okpomọkụ na akụ́ mmiri ígwé, meekwa ka ihe unu rụtara maa ebu,+ ma e nweghị onye n’ime unu lọghachikwutere m.’ Ọ bụ ihe Jehova kwuru.