Hagaị 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 emere m ka okpomọkụ+ na ịma ebu+ na akụ́ mmiri ígwé+ bịakwasị unu, bịakwasịkwa ọbụna ọrụ aka unu niile,+ ọ dịghịkwa onye unu na ya nọ nke na-echigharịkwute m,’+ ka Jehova kwuru—
17 emere m ka okpomọkụ+ na ịma ebu+ na akụ́ mmiri ígwé+ bịakwasị unu, bịakwasịkwa ọbụna ọrụ aka unu niile,+ ọ dịghịkwa onye unu na ya nọ nke na-echigharịkwute m,’+ ka Jehova kwuru—