Abụ Ọma 78:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 O wee mee ka ọchịcha malite ịta ihe ubi ha,Meekwa ka igurube taa ihe ha dọgburu onwe ha n’ọrụ nweta.+ Jeremaya 3:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ma ihe ihere+ eripịawo ihe nna nna anyị hà dọgbuuru onwe ha n’ọrụ malite mgbe anyị bụ ụmụaka, bụ́ ìgwè ewu na atụrụ ha, ìgwè ehi ha, na ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom.
46 O wee mee ka ọchịcha malite ịta ihe ubi ha,Meekwa ka igurube taa ihe ha dọgburu onwe ha n’ọrụ nweta.+
24 Ma ihe ihere+ eripịawo ihe nna nna anyị hà dọgbuuru onwe ha n’ọrụ malite mgbe anyị bụ ụmụaka, bụ́ ìgwè ewu na atụrụ ha, ìgwè ehi ha, na ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom.