27 Ehi asaa ahụ tara ahụ́ ma jọọ njọ, bụ́ ndị gbagotere mgbe ndị nke mbụ ahụ gbagotesịrị, bụ afọ asaa; oko ọka asaa ahụ ihe na-adịghị, bụ́ ndị ifufe si n’ebe ọwụwa anyanwụ mere ka ha kpọọ nkụ,+ ga-abụ afọ asaa a ga-enwe ụnwụ.+
9 “‘Emere m ka ihe unu kụrụ kpọnwụọ, meekwa ka ihe unu kụrụ maa ebu.+ Unu mere ka ubi vaịn unu na ubi unu ndị ọzọ dị ọtụtụ, ma egú ripịara osisi fig unu na osisi oliv unu;+ ma unu alọghachikwuteghị m,’+ ka Jehova kwuru.