24 Ònye nyefere Jekọb ka a kwakọrọ ihe ya, nyefeekwa Izrel n’aka ndị na-ebukọrọ ihe mmadụ? Ọ́ bụghị Jehova, bụ́ Onye anyị mehieworo, onye ha na-achọghị ije ije n’ụzọ ya, onye ha na-egeghịkwa ntị n’iwu ya?+
3 Jehova, ọ́ bụghị ikwesị ntụkwasị obi ka anya gị na-achọ ịhụ?+ I tiwo ha ihe,+ ma ha adaghị ọrịa.+ I kpochapụrụ ha.+ Ha jụrụ ịnara ịdọ aka ná ntị.+ Ha mere ka ihu ha sie ike karịa nkume dị elu.+ Ha jụrụ ịlọghachi.+